Ezikiel 21:31 IGBOB

31 M'gāwukwasi gi ajọ iwem; ọku nke nrubiga-ókè nke iwem ka M'gēji fùkwasi gi: M'gēnye kwa gi n'aka ndikom bu nání anu-ọhia, ndi di ǹkà n'ibibi ebibi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 21

Echiche Ezikiel 21:31 na onodu