Ezikiel 23:17 IGBOB

17 Umu Babilon we biakute ya n'ihe-ndina nke ikwa-iko, ha we merua ya n'ikwa-iko nile ha, o we rua árú site na ha, nkpuru-obi-ya we kewapu n'ebe ha nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:17 na onodu