Ezikiel 23:18 IGBOB

18 O we kpughe ikwa-iko-ya nile, kpughe kwa ọtọ-ya: nkpuru-obim we kewapu n'aru ya, dika nkpuru-obim si ekewapu n'aru nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:18 na onodu