Ezikiel 23:22 IGBOB

22 N'ihi nka, Oholiba, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, M'gaje ikpọte ndi nāhu gi n'anya imegide gi, bú ndi nkpuru-obi-gi kewapuworo n'ebe ha nọ, M'gēme kwa ka ha si n'ebe nile di buruburu biakwasi gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:22 na onodu