Ezikiel 23:23 IGBOB

23 bú umu Babilon na Kaldea nile, na Pekod na Shoa na Koa, ha na umu Asiria nile: bú umu-okorọbia anāchọsi ike, ndi nāchi ala na ndi nọchiri anya eze ka ha nile bu, ha bu ndi-isi-agha na ndi akpọrọ akpọ, ndi nānọkwasi n'inyinya ka ha nile bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:23 na onodu