Ezikiel 23:3 IGBOB

3 ha we kwa iko n'Ijipt; ọ bu mb͕e ha di na nwata ka ha kwara iko: n'ebe ahu ka abiagidere ara-ha, ọ bu kwa n'ebe ahu ka ha piri ọnu-ọnu ara-ha aka, bú nke ha nwere mb͕e ha di nāmaghi nwoke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:3 na onodu