Ezikiel 23:4 IGBOB

4 Ma aha-ha bu Ohola, ya bu nke-okenye, na Oholiba, bú nwa-nne-ya: ha we ghọ ndi nkem, mua umu-ndikom na umu-ndinyom. Ma aha-ha, Sameria bu Ohola, Jerusalem bu Oholiba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:4 na onodu