39 N'ihi na mb͕e ha b͕uru umu-ha ndikom nye arusi nile ha, ha we bata n'ebe nsọm ubọchi ahu ime ka ọ ghara idi nsọ; ma, le, otú a ka ha meworo n'etiti ulom.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23
Echiche Ezikiel 23:39 na onodu