Ezikiel 23:40 IGBOB

40 Ọzọ kwa, unu nēziga ikpọ ndikom ndi nēsi n'ebe di anya bia: bú ndi ezigaworo onye-ozi, ma, le, ha biara; ndi i sara aru n'ihi ha, de ihe n'anya-gi abua, chiri ihe-ichọ-nma chọ onwe-gi nma,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:40 na onodu