Ezikiel 23:42 IGBOB

42 Olu ìgwè madu ndi nọ n'udo di kwa nime ya: tukwasi kwa ndikom ndi sitere n'ọra madu, emewo ka ndi nāṅubiga manya ókè si n'ọzara bia; ha we tiye ọla-aka n'aka nke ndinyom ahu, na okpu-eze mara nma n'isi-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:42 na onodu