Ezikiel 23:43 IGBOB

43 M'we kwue okwu bayere nwanyi ahu kara nká n'ikwa-iko-ya nile, si, Ub͕u a ka ha gākwa iko nile ọ nākwa, ya onwe-ya gākwa kwa iko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:43 na onodu