Ezikiel 23:47 IGBOB

47 Nkpọkọta madu ahu gēwere kwa nkume tub͕ue ha, were mma-agha-ha b͕ue ha; umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom ka ha gēb͕u, ulo nile ha ka ha gēsure n'ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:47 na onodu