48 M'gēme kwa ka ajọ nzube kwusi n'ala-unu, ka ewe dọ ndinyom nile aka na nti, ha ewe ghara ime dika ajọ nzube-unu si di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23
Echiche Ezikiel 23:48 na onodu