Ezikiel 24:24 IGBOB

24 Ezikiel ewe ghọrọ unu ihe-ebube; dika ihe nile nke o meworo si di, otú a ka unu gēme: mb͕e nka gābia, unu ewe mara na Mu onwem bu Onye-nwe-unu Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:24 na onodu