Ezikiel 24:25 IGBOB

25 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, ọ̀ gaghi-adi n'ubọchi mb͕e M'napuru ha ebe-ha siri ike, bú ihe-obi-utọ nke ima-nma-ha, na ihe anya-ha abua nāchọsi ike, na ihe ha buliworo nkpuru-obi-ha nye, bú umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:25 na onodu