Ezikiel 24:5 IGBOB

5 Were aturu arọputara arọputa n'ìgwè ewu na aturu, tukọba kwa ọkpukpu n'okpuru ya: me ya ka ọ b͕ọ nke-ọma; ka esi kwa ọkpukpu-ya nile n'etiti ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:5 na onodu