Ezikiel 24:6 IGBOB

6 N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: Ahuhu diri obodo ọbara ahu, bú ite nke nchara-ya di nime ya, nke nchara-ya nāpughi nime ya! weputa ya n'ọbubọ n'ọbubọ; nzà amaghi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:6 na onodu