Ezikiel 26:10 IGBOB

10 Site n'ìgwè inyinya-ya ájá-ha gēkpuchi gi: site n'olu ndi-inyinya, na nke wheel nākpọre akpọre, na nke ub͕ọ-ala, mb͕idi-gi nile gēme nkpatu, mb͕e ọ nābata n'ọnu-uzọ-ama-gi nile, dika esi abata n'obodo nke ab͕awara ab͕awa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:10 na onodu