Ezikiel 26:9 IGBOB

9 Ọzọ, ihe-ya eji akwatu mb͕idi ka ọ gādọba imegide mb͕idi-gi nile, ọ bu kwa ulo-elu-gi nile ka o gēji mma-agha-ya kwada.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:9 na onodu