Ezikiel 29:14 IGBOB

14 M'gēme kwa ka ndi Ijipt adọtara n'agha laghachi, M'gēme kwa ka ha laghachi n'ala Patros, n'ala nputa-n'uwa-ha; ha ewe nọ n'ebe ahu, buru ala-eze di ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 29

Echiche Ezikiel 29:14 na onodu