15 Ọ gādi ala kari ala-eze nile; ọ gaghi-ebuli kwa onwe-ya ọzọ n'elu mba nile: M'gēme kwa ka ha di ole-na-ole, ka ha ghara inwe ike n'aru mba nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 29
Echiche Ezikiel 29:15 na onodu