Ezikiel 32:12 IGBOB

12 ọ bu site na mma-agha nile nke ndi-dike ka M'gēme ka ìgwè ndi-gi da; ndi kariri mba nile n'ime ka madu ma jijiji ka ha nile bu: ọ bu kwa ihe-npako nke Ijipt ka ha gāpunara ya, ewe kpochapu ìgwè ndi-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:12 na onodu