Ezikiel 32:13 IGBOB

13 M'gēme kwa ka anumanu-ya nile si n'akuku ọtutu miri la n'iyì; ukwu madu agaghi-ab͕aru kwa ha ọzọ, ukwu anumanu agaghi-ab͕aru kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:13 na onodu