22 N'ebe ahu ka Asiria na nkpọkọta ndi ya nile di; n'ebe nile di ya buruburu ka ílì-ya nile di: ha nile bu ndi eb͕uru eb͕u, ndi daworo site na mma-agha:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32
Echiche Ezikiel 32:22 na onodu