Ezikiel 34:25 IGBOB

25 Mu na ha gāb͕a kwa ọb͕ub͕a-ndu udo, M'gēme kwa ka ajọ anu-ọhia kwusi n'ala-ha: ha gēbi n'ọzara na ntukwasi-obi, raru ura n'oké ọhia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34

Echiche Ezikiel 34:25 na onodu