26 M'gēme kwa ka ha na ebe nile nke di ugwu ntàm buruburu ghọ ngọzi; M'gēme kwa ka oké miri-ozuzo zo na mb͕e-ya; oké miri-ozuzo nke ngọzi gādi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34
Echiche Ezikiel 34:26 na onodu