Ezikiel 36:22 IGBOB

22 N'ihi nka si ulo Israel, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ọ bughi n'ihi unu ka Mu onwem nālu ọlu, unu ulo Israel, kama ọ bu n'ihi aha nsọm, nke unu meworo ka ọ ghara idi nsọ n'etiti mba nile ebe unu biara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 36

Echiche Ezikiel 36:22 na onodu