Ezikiel 40:10 IGBOB

10 Ime-ulo nke ọnu-uzọ-ama n'uzọ Iru-anyanwu di atọ n'otù akuku, atọ n'akuku nke-ọzọ; otù ọtùtù ka ha atọ nwere: ọ bu kwa otù ọtùtù ka akuku-ọnu-uzọ abua nwere n'otù akuku na n'akuku nke-ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:10 na onodu