9 O we tùa uzọ-nbata nke ọnu-uzọ-ama, cubit asatọ; na akuku-ọnu-uzọ-ya abua, cubit abua; uzọ-nbata nke ọnu-uzọ-ama chere iru n'ulo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40
Echiche Ezikiel 40:9 na onodu