Ezikiel 40:37 IGBOB

37 Akuku-ọnu-uzọ-ya abua chere iru n'ogige di n'èzí; nkwu di kwa n'akuku-ọnu-uzọ-ya abua, n'otù akuku, na n'akuku ọzọ: ọ bu kwa nzọ-ukwu asatọ iji arigo ka ihe-nrigo nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:37 na onodu