Ezikiel 40:38 IGBOB

38 Otù ime-ulo na ọnu-uzọ-ya di kwa n'akuku-ọnu-uzọ n'ọnu-uzọ-ama nile; n'ebe ahu ka ha nāsacha anu àjà-nsure-ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:38 na onodu