Ezikiel 40:45 IGBOB

45 O we gwam okwu, si, Ime-ulo a, nke iru-ya di n'uzọ Ndida, diri ndi-nchu-àjà ahu, ndi nēdebe ihe-ndebe nke ulo a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:45 na onodu