Ezikiel 40:46 IGBOB

46 Ma ime-ulo a nke iru-ya di n'uzọ Ugwu diri ndi-nchu-àjà ahu, ndi nēdebe ihe-ndebe nke ebe-ichu-àjà: ndia bu umu Zedok, ndi si n'etiti umu Livai abiakute Jehova nso ijere Ya ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:46 na onodu