Ezikiel 41:21 IGBOB

21 Ma ulo uku Chineke ahu, akuku-ọnu-uzọ-ya nwere akuku anọ ra nrata; na iru ebe nsọ ya, n'ile ya anya ọ di ka ulo uku Chineke si di n'ile ya anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:21 na onodu