Ezikiel 42:6 IGBOB

6 N'ihi na okpukpu atọ ka ha di, ha enweghi kwa ogidi dika ogidi nke ogige abua ahu: n'ihi nka emere ka ime-ulo nke kachasi elu di nkpa kari nke di ala na nke etiti site n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 42

Echiche Ezikiel 42:6 na onodu