Ezikiel 43:21 IGBOB

21 I gēwere kwa oke-ehi nke àjà-nmehie ahu, ọ gēsure kwa ya n'ebe eleputara eleputa nke ulo a, n'èzí ebe nsọ a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43

Echiche Ezikiel 43:21 na onodu