20 I gēwere kwa ufọdu n'ọbara-ya, tiyekwasi na mpi anọ ya, na n'elu nkuku anọ nke ngwe-ya, na n'ókè-ya buruburu: i we wepu nmehie-ya, kpuchie nmehie-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43
Echiche Ezikiel 43:20 na onodu