Ezikiel 44:24 IGBOB

24 Ọzọ, n'ise-okwu ọ bula ndi ahu gēguzo ikpe ikpe; ikpém nile ka ha gēji kpe ya: ọ bu kwa iwum nile na ukpurum nile nime mb͕em nile akara àkà ka ha gēdebe; ubọchi-izu-ikem nile ka ha gēdo nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:24 na onodu