Ezikiel 44:25 IGBOB

25 Ọ dighi kwa madu nke nwuru anwu ka ha gābiaru nso imeru onwe-ha: ma otú ọ di, ha gēmeru onwe-ha n'ihi nna, na n'ihi nne, na n'ihi nwa-nwoke, na n'ihi nwa-nwanyi, na n'ihi nwa-nne-nwoke, na n'ihi nwa-nne-nwanyi nke nēnweghi di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:25 na onodu