21 N'ọnwa mbu, n'ubọchi nke-iri-na-anọ nke ọnwa ahu, ka unu gēnwe ememe ngabiga, bú ememe nke ubọchi asa; achicha ekoghi-eko ka agēri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 45
Echiche Ezikiel 45:21 na onodu