Ezikiel 46:17 IGBOB

17 Ma mb͕e ọ gēnye otù onye nime ndi-orù-ya onyinye nke sitere n'ihe-nketa-ya, ọ gābu kwa nke ya rue arọ izilaga orù ka o nwere onwe-ya; onyinye ahu we laghachikute onye-isi; nání na ihe-nketa-ya, bú ihe-nketa umu-ya ndikom, nke ha ka ọ gābu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 46

Echiche Ezikiel 46:17 na onodu