Ezikiel 46:18 IGBOB

18 Ọzọ, onye-isi agaghi-ewere ihe ọ bula n'ihe-nketa nke ndim, inapu ha ihe-nketa-ha n'ike; ihe nke si n'ihe-onwunwe-ya puta ka ọ gēme ka umu-ya ndikom keta: ka ndim we ghara ib͕asa, onye ọ bula ọ pua n'ihe-onwunwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 46

Echiche Ezikiel 46:18 na onodu