Ezikiel 46:19 IGBOB

19 O we me ka m'si na nbata ahu nke di n'akuku ọnu-uzọ-ama ahu bata n'ime-ulo nsọ nile nke ndi-nchu-àjà, nke nēche iru n'Ugwu; ma le, n'ebe ahu ka otù ebe di n'azu ya chere iru n'Ọdida-anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 46

Echiche Ezikiel 46:19 na onodu