22 M'gēsi kwa n'ebe ha nọ chigharia irum, ha gēme kwa ka ebe-nzuzom ghara idi nsọ: ndi nēme ihe-ike gābà kwa nime ya, me ka ọ ghara idi nsọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7
Echiche Ezikiel 7:22 na onodu