23 Me iyab͕a ahu: n'ihi na ala ahu juputara n'ikpé ọbara, obodo ahu juputa-kwa-ra n'ihe-ike.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7
Echiche Ezikiel 7:23 na onodu