Ezikiel 8:1 IGBOB

1 O rue, n'arọ nke-isi, n'ọnwa nke-isi, n'ubọchi nke-ise nke ọnwa ahu, mb͕e mu onwem nānọdu ala n'ulom, mb͕e ndi-okenye Juda nānọdu kwa ala n'irum, na aka Onye-nwe-ayi Jehova dakwasirim n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 8

Echiche Ezikiel 8:1 na onodu