Ezikiel 8:2 IGBOB

2 M'we hu, ma, le, oyiyi dika ọku si di n'ile ya anya; site n'ihe bu úkwù-Ya n'ile ya anya we ridata, ọ bu ọku: ọzọ, site n'úkwù-Ya we rigo elu, ọ di ka onwunwu-ìhè si di n'ile ya anya, dika ib͕u-maramara amber.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 8

Echiche Ezikiel 8:2 na onodu