Ezikiel 8:18 IGBOB

18 Ma Mu onwem gēmeso kwa ha n'ọnuma: anyam agaghi-enwe ebere, M'gaghi-enwe kwa ọmiko: ọ buru kwa na ha akpọ nkpu na ntim abua n'oké olu, ma M'gaghi-anu olu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 8

Echiche Ezikiel 8:18 na onodu