Ezikiel 9:1 IGBOB

1 O we kpọ òkù na ntim abua n'oké olu, si, Bianu nso, unu ndi-nlekọta nke obodo, onye ọ bula ya jide kwa ihe o ji bibi madu n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 9

Echiche Ezikiel 9:1 na onodu