Levitikọs 10:13 IGBOB

13 Unu gēri kwa ya n'ebe di nsọ, n'ihi na òkè-gi, na òkè umu-gi ndikom, ka ọ bu, sitere n'àjà-ọku nile nke Jehova: n'ihi na otú a ka enyeworom iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 10

Echiche Levitikọs 10:13 na onodu